NKỤZI ASỤSỤ IGBO—–TEACHING IGBO LANGUAGE.

NKỤZI ASỤSỤ IGBO. NKE MBỤ-LESSON ONE

MKPỤRỤ EDEMEDE IGBO-LETTERS OF IGBO ALPHABETS

By Dr. Chigozie Nnabuihe
Department of Linguistics, African & Asian Studies
University of Lagos.

MKPỤRỤ EDEMEDE IGBO-Ndi Nnukwu IGBO ALPHABETS-Capital Letters.

A B CH D E

F

G GB GH GW H I

Ị J K KP KW L

M N Ṅ NW NY O

Ọ P R S SH T

U Ụ V W Y Z

MKPỤRỤ EDEMEDE IGBO-Ndi nta (Ndi obere) Small Letters of Igbo Alphabets.

a b ch d e f

g gb gh gw h i

ị j k kp kw l

m n ṅ nw ny o

ọ p r s sh t

u ụ v w y z

Ụdaume Igbo Igbo Vowels

a ị ọ ụ e i o u

Ụdaimi Igbo Igbo Nasals

m n ṅ nw ny

Mgbochiume Igbo Igbo Consonants

b ch d f g gb gh gw

h j k kp kw l m n

ṅ nw ny p r s sh t

v w y z

Mgbochiume Mkpọolu Monographs (Consonants)

b d f g h j k l

m n ṅ p r s t v

w y z

Mgbochiume Mkpi Diagraphs (Consonants)

ch gb gh gw kp kw

nw ny sh

A a

Aka—Aka m dị abụọ. Hand—My hands are two.

——–Aka m dị ọcha. My hands are clean.

——–Ana m akụ aka. I am clapping (hands).

——–Ana m akwọ aka. I am washing hands.

Aka—Enwere m aka abụọ. Hand—I have two hands.

——–Aka m abụọ dị ọcha. My two hands are clean.

——–M na-atụlị aka. I am pointing (hand) upward.

——–M na-atụda aka. I am pointing (hand) downward.

Aha—Aha m bụ Iheọma. Name—My name is Iheọma.

——–Aha nna m bụ Ude. My father’s name is Ude.

——–Aha nne m bụ Ezinne. My mother’s name is Ezinne.

——–Aha nwanne m nwoke bụ Ugo. My brother’s name is Ugo.

——–Aha nwanne m nwaanyị bụ Ngọzi. My sister’s name is Ngọzi.

——–Aha obodo m bụ Obosi. My town’s name is Obosi.

——–Aha steeti m bụ Anambra. My state’s name is Anambra.

Anya—Anya m dị abụọ. Eye—-My eyes are two.

Akpa—Akpa m mara mma. Bag—-My bag is beautiful.

Afo——Afo m pere mpe. Belly—My belly is small.

Related posts

Leave a Comment